Benediction or adoration of the Blessed Sacrament is a reverent practice in Catholic worship, emphasizing the real presence of Christ in the Holy Eucharistic. During this rites, the Blessed Sacrament, usually displayed in a monstrance, is adored, and honored by the faithful. It's a moment of deep spiritual connection, where believers offer prayers, praises, and silent contemplation in the presence of the divine. Benediction ceremonies often include hymns, scripture readings, and blessings, creating a sacred atmosphere of devotion and reverence. This act of adoration fosters a profound sense of communion with God and strengthens the spiritual bonds within the faith community.
In the church's liturgy, the original translation was written in Latin. However, it has since been translated into various local languages to make this solemn moment more accessible to the people. Thus, Father Oluwafemi Victor Orilua CSSp, despite being Yoruba, undertook the task of making a video of the Igbo version, which was already a widely used rendition in Igbo liturgical celebrations.
O SALUTARIS HOSTIA
Nedu achicha
N’enye ndu
Nke nemehie onuzu enigwe
Ndiro j’iwe
N’esodo anyi
Nye anyi ike
Nyere anyi aka
Otito okpu dili Dinwenu
Onye di otu Gbakwuasito
Onye nenye ndu
N’enwe ru ube
N’eligwe, n’obodo anyi. Amen
TANGUM ERGO
Isi ala n’ikpere ala
Kanyi na’etiri
Sacramenti ukwu
Maka ne emume Nke di ohuru
Noschiri anya
Aja nke ochie
okwukwe nenye ihe
Nke nti nanya
Enweghi ike inye
Otito na ngoli
Diri Nna na Nwa
Ngozi ndu ike
N’ebube diazili ya
Otito di elu, dikwasili ya
Onye si na Nna na Nwa puta. Amen.
Priest: Onyere ha achicha si n’eligwe
All: Nke bu uzo uto na nma
Kanyi rio aririo
O Diwenu, Onye hapuru anyi na Sacramenti Nkea di itunanya
Ncheta nke afufu gi. Nye anyi, anyi na rio gi, nsopuru nke ihe omimi nke ahu na obara gi. Nke ga’eme ka nweta elele nzoputa gi onye di ndu nachi ebebe ebebe. Amen
DIVINE PRAISES
Ngozi dili Chukwu
Ngozi dili afa nso nke Chukwu
Ngozi dili Jesu Kristi bu Chukwu ezie burukwa mmadu ezie.
Ngozi dili afa nso nke Jesu.
Ngozi dili obi nke Jesu dikasili na so
Ngozi dili obara ya di oke onu
Ngozi dili na Jesu na Sacramenti dikasili aso no na altar
Ngozi dili Chukwu Muo nso Onye ntasi obi.
Ngozi dili Nne nke Chukwu di ebube bu Maria dikasili na so
Ngozi dili itu ime ya di aso na ejihi njo
Ngozi dili nbugo eligwe ya di otito
Ngozi dili afa nke Maria bu Virgin na Nne
Ngozi Josefu di aso dikasili obi ocha bu di ya
Ngozi dili Chukwu n’ebe ndi Muoma na ndi oma ya no
ADOREMUS
Kanyi sekpuoruonu ebebe, sacramenti nke kachasi di nso.
Tobenu Dinwenu mba nine, madu nine tobe Dinwenu, maka na o gosigo ebere ya na ebe anyi no, n’essziokwu nke Dinwenu ga di okpu. Otito diri Nna na Nwana Muo Nso, etu o diri n’zizi na kita nekpo nine, nuwa ebebe.
Kanyi sekpuoruonu ebebe, sacramenti nke kachasi di aso.
Ещё видео!